File:Bisikiiti.jpg

From Uncyclopedia, the content-free encyclopedia
Jump to navigation Jump to search

Original file(3,248 × 2,444 pixels, file size: 286 KB, MIME type: image/jpeg)

Commons-logo.svg

Summary

Description
Igbo: Bisikiiti na-adị n’ụdị dị ichè ichè. Ụfọdụ na-adị ogologo maọbụ mkpụmkpụ, dị agbidigbi maọbụ mpempe, nwee akụkụ anọ maọbụ dị gburùgburù. Ụfọdụ na-enwe sheepụ kpakpandò maọbụ sheepụ ụfọdụ ụmụ anụmanụ̀, karịchaa na ndị emeere ụmụaka. Ụfọdụ bisikiiti na-atọ oke rịrịrị; ụfọdụ anaghị atọ rịrịrị chaachaa, mana enweghị bisikiiti na-elu ilu.
Date
Source Own work
Author Chris Prince Udochukwu Njoku

Bisikiiti abụghị nri a na-eri mgbe niile. Ịta bisikiiti mgbe niile na-akpata ibu oke ibu, nwekwaa ike ime ka mmadụ rịa ọrịa shuga maọbụ ọrịa ōbì.

Na-ata mkpụrụ osisi mgbe niile maka ezigbo ahụike. Taa bisikiiti mgbe ụfọdụ, ihe dịka mkpụrụ olenole ugboro abụọ n'ótù izu-ụkà.

Licensing

I, the copyright holder of this work, hereby publish it under the following license:
w:en:Creative Commons
attribution share alike
This file is licensed under the Creative Commons Attribution-Share Alike 4.0 International license.
You are free:
  • to share – to copy, distribute and transmit the work
  • to remix – to adapt the work
Under the following conditions:
  • attribution – You must give appropriate credit, provide a link to the license, and indicate if changes were made. You may do so in any reasonable manner, but not in any way that suggests the licensor endorses you or your use.
  • share alike – If you remix, transform, or build upon the material, you must distribute your contributions under the same or compatible license as the original.

Captions

Add a one-line explanation of what this file represents

Items portrayed in this file

depicts

27 May 2024

293,097 byte

2,444 pixel

3,248 pixel

image/jpeg

71098b20f68ef7ae7c5c3567f221898a0035fdba

File history

Click on a date/time to view the file as it appeared at that time.

Date/TimeThumbnailDimensionsUserComment
current14:35, 27 May 2024Thumbnail for version as of 14:35, 27 May 20243,248 × 2,444 (286 KB)wikimediacommons>Chris Prince Udochukwu NjokuUploaded own work with UploadWizard

The following page uses this file: